Ike Pentecost By Phyno ft Flavour

ArtistPhyno
FeaturingFlavour
TrackIke Pentecost
FormatMP3
Duration3:21
Audio Quality320kbps
AlbumSomething To Live For
GenreAfrobeat, Hip hop
Release Year2022
CountryNigeria
Producer(s)Masterkraft

Lyrics

Eeh Nwanne if it’s a hit aka-anyi di ya
Uooo yo yo yo, Oyooyoyoyo
Okwa Ijele na Ezege anyi sokwa n’egwu eji (se se se se se se)
(iyoo ohaa) Yeah, enwe m Ike ka Ike nwee Nnabuike (ayaya ooho) Ezege
Hmm (iyoo ohaa) ego anyi n’eri

aburokwa ego mgbadume (ayaya ooho) Ijele
Hehe if we enter na shut down ooo (it’s about to go down o)
Imakwa na mens ebutego Ike (Ike pentecost e Ike Ike Ike Ike)
Ofu ji ana eme offload aiye anyi tinye isi they must clear road
Ifugo na mens ebutego Ike yeye (Ike pentecost e)
Yeah, ana ekwu ana eme

Ike aburo by man power
Ana aga, ana eje Elibie ego eji agba ofala
Asa bia ome ofuma etinyie ego n’otu agada
Ana aku ana ekpenu say let my soup no sour
Udi ego anyi nacho aburo udi ego

inacho boy imakwa ife ekwe na-ako, icho ka akolu gi ako
So owu ka-anyi naso, and nke ife anwu

na-ato work ka m di sharp di nko akpa m ewe nolu mma
Yeah say no more guys adichago okay
Nefenyi ego jaalu gi eze ka m bu K.O.K
Boy adigom okay so umu Ibe taba something
I no be type wey go see bill dey BEN JOHNSON, uwa
If we enter na shut down ooo (it’s about to go down o)
Imakwa na mens ebutego Ike (Ike pentecost e)
Ofu ji ana eme offload, anyi tinye isi they must clear road
Ifugo na mens ebutego

Ike yeye (Ike pentecost e)
Boy ibute nnukwu Ike (anyi apiakasia)
Onye webe iwe (anyi apiakasia)
Na-atu cash ka nnukwu iche (anyi apiakasia)
Na-atu Lag na-atakwa ife (anyi apiakasia)
Mbute ezigbo nwa (anyi anabazia)
Mmana anyuba ife (anyi anyukasia)
Okwa na nke ikpe azu a

(ikwetego o Ike pentecost o)
Price yesterday aburozi price tata
Boys adisigo made na money full na-akpa (one time)
M bia ibulu nwa fa nakum anya
Ntinyelu boys something ha nakupu aka
Hmm okoko belu ebelu o, oji ego na-eme ife solu ya, easy nekwe efe m oo
Aku bu nchupado nchupado onye ego na-egbo mkpa
The boy adi anu mba, nwa ifulu ona acho bu nwa anyi naekonja
Oteela ife anya na-afu ifu ife men na-alu
And now igaa na site boy ifu uno men na-alu
Udi Ike boys na-ebu, udi umu men an-anu
Bullion van pounds dollars but ego men na-agwu (iyoo ohaa)
Account box bulu Ike pentecost ife olu yelu aburo obele ife I thank the Lord
Chukwu Amara umu guys Nye m Ono

fojuo my bag na mmemme massive attack the boy efenyi ka kite Ibee
If we enter na shut down ooo (it’s about to go down o)
Imakwa na mens ebutego Ike, Ike pentecost e (Ike Ike Ike Ike)
Ofu ji ana eme offload aiye anyi tinye isi they must clear road
Ifugo na mens ebutego

Ike yeye (Ike pentecost e)
Boy ibute nnukwu Ike (anyi apiakasia)
Onye webe iwe (anyi apiakasia)
Na-atu cash ka nnukwu iche (anyi apiakasia)
Na-atu Lag na-atakwa ife (anyi apiakasia)
Mbute ezigbo nwa (anyi anabazia)
Mmana anyuba ife (anyi anyukasia)
Okwa na nke ikpe azu a

(ikwetego o, Ike pentecost o)
mix monster

Explore Other Trendy Hit Songs:

Promote Your Song Worldwide

spot_img

Recommended For You